-
1 Samuel 4:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Mgbe ọ nọ n’ọnụ ọnwụ, ụmụ nwaanyị ndị guzo ya n’akụkụ sịrị ya: “Atụla egwu, n’ihi na ị mụọla nwa nwoke.” Ma, ọ tụpụghị ọnụ. Ọ nụghịkwa ihe ha kwuru.
-