-
1 Samuel 5:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Mgbe ndị Ashdọd hụrụ otú ihe si kwụrụ, ha sịrị: “Unu ekwela ka Igbe Chineke Izrel ka dịrị n’obodo anyị, n’ihi na ọ taala anyị na Degọn, bụ́ chi anyị, ezigbo ahụhụ.”
-