1 Samuel 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, ha ziri ozi kpọkọta ndị isi ndị Filistia niile, jụọ ha, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme Igbe Chineke Izrel?” Ha asị: “Ka e buru Igbe Chineke Izrel gaa Gat.”+ Ha wee buru Igbe Chineke Izrel gaa ebe ahụ.
8 N’ihi ya, ha ziri ozi kpọkọta ndị isi ndị Filistia niile, jụọ ha, sị: “Gịnị ka anyị ga-eme Igbe Chineke Izrel?” Ha asị: “Ka e buru Igbe Chineke Izrel gaa Gat.”+ Ha wee buru Igbe Chineke Izrel gaa ebe ahụ.