1 Samuel 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi ya, ha bugara Igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ Ma, ozugbo ha butere Igbe ezi Chineke n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuterela anyị Igbe ezi Chineke Izrel ka anyị niile nwụọ!”+
10 N’ihi ya, ha bugara Igbe ezi Chineke n’Ekrọn.+ Ma, ozugbo ha butere Igbe ezi Chineke n’Ekrọn, ndị Ekrọn malitere iti mkpu, sị: “Ha ebuterela anyị Igbe ezi Chineke Izrel ka anyị niile nwụọ!”+