4 Ha asị: “Gịnị ka anyị kwesịrị inye ya ka ọ bụrụ àjà maka na ikpe mara anyị?” Ha asị: “Unu ga-enye ya ọkpụ ikè ise e ji ọlaedo kpụọ na òké ise e ji ọlaedo kpụọ. Unu ga-enye ya ole ndị isi ndị Filistia dị,+ n’ihi na ahụhụ a tara onye ọ bụla n’ime unu ka a takwara ndị isi unu.