1 Samuel 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ga-akpụ ọkpụ ikè na òké+ ndị na-emebi ala unu. Unu ga-akwanyekwara Chineke Izrel ùgwù. Unu mee ihe ndị a, o nwere ike kwụsị ịta unu na chi unu nakwa obodo unu ahụhụ.+
5 Unu ga-akpụ ọkpụ ikè na òké+ ndị na-emebi ala unu. Unu ga-akwanyekwara Chineke Izrel ùgwù. Unu mee ihe ndị a, o nwere ike kwụsị ịta unu na chi unu nakwa obodo unu ahụhụ.+