1 Samuel 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu akpọchikwala obi unu otú ndị Ijipt na Fero si kpọchie obi ha.+ Ọ bụ mgbe Chineke mesichara ha ike+ ka ha hapụrụ ndị Izrel, ha alawa.+
6 Unu akpọchikwala obi unu otú ndị Ijipt na Fero si kpọchie obi ha.+ Ọ bụ mgbe Chineke mesichara ha ike+ ka ha hapụrụ ndị Izrel, ha alawa.+