-
1 Samuel 6:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ugbu a, rụọnụ ụgbọala ọhụrụ, kpụtakwanụ nne ehi abụọ na-enye ụmụ ara, ndị na-anyatụbeghị yok ọ bụla. Kegidekwanụ nne ehi ndị ahụ n’ụgbọala ahụ, ma nwụghachinụ ụmụ ha ebe ha na-anọ.
-