12 Nne ehi ndị ahụ wee gawa nnọọ n’ụzọ gara Bet-shimesh.+ Ha nọ na-aga n’otu okporo ụzọ, na-ebe ubé ka ha na-aga. Ha ahapụghịkwa ụzọ ahụ gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe. Ndị isi ndị Filistia nọkwa na-eso ha n’azụ ruo mgbe ha banyere n’ala Bet-shimesh.