1 Samuel 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụgbọala ahụ gbabatara n’ala Joshụa onye Bet-shimesh ma kwụrụ n’akụkụ otu nnukwu nkume dị ebe ahụ. Ha wee kpọwaa osisi ụgbọala ahụ, jirikwa nne ehi ndị ahụ+ chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ.
14 Ụgbọala ahụ gbabatara n’ala Joshụa onye Bet-shimesh ma kwụrụ n’akụkụ otu nnukwu nkume dị ebe ahụ. Ha wee kpọwaa osisi ụgbọala ahụ, jirikwa nne ehi ndị ahụ+ chụọrọ Jehova àjà a na-esu ọkụ.