-
1 Samuel 6:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Òké ndị ahụ e ji ọlaedo kpụọ dịkwa ole obodo ndị Filistia niile dị, ya bụ, obodo ndị Filistia niile ndị isi ise ahụ na-achị, ma obodo ndị a rụsiri ike ma ime ime obodo.
Ruokwa taa, ihe e ji echeta ihe a merenụ bụ nnukwu nkume ahụ ha dọkwasịrị Igbe Jehova na ya, nke dị n’ala Joshụa, onye Bet-shimesh.
-