1 Samuel 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị Kiriat-jierim wee bịa buru Igbe Jehova buga n’ụlọ Abinadab+ dị n’ugwu. Ha dokwara Elieza nwa ya nsọ ka ọ na-eche Igbe Jehova nche.
7 Ndị Kiriat-jierim wee bịa buru Igbe Jehova buga n’ụlọ Abinadab+ dị n’ugwu. Ha dokwara Elieza nwa ya nsọ ka ọ na-eche Igbe Jehova nche.