1 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Igbe ahụ nọtere aka na Kiriat-jierim. Ọ nọrọ ebe ahụ afọ iri abụọ, malite mgbe e butere ya. Ndị Izrel niile malitekwara ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka.+
2 Igbe ahụ nọtere aka na Kiriat-jierim. Ọ nọrọ ebe ahụ afọ iri abụọ, malite mgbe e butere ya. Ndị Izrel niile malitekwara ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka.+