1 Samuel 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Izrel wee sị Samuel: “Akwụsịkwala ịrịọ Jehova Chineke anyị ka o nyere anyị aka+ ma napụta anyị n’aka ndị Filistia.”
8 Ndị Izrel wee sị Samuel: “Akwụsịkwala ịrịọ Jehova Chineke anyị ka o nyere anyị aka+ ma napụta anyị n’aka ndị Filistia.”