1 Samuel 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Samuel wee jiri nwa atụrụ ka na-aṅụ ara chụọrọ Jehova àjà a na-esucha n’ọkụ.+ Samuel rịọwakwara Jehova ka o nyere ndị Izrel aka, Jehova azaakwa ya.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:9 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 22
9 Samuel wee jiri nwa atụrụ ka na-aṅụ ara chụọrọ Jehova àjà a na-esucha n’ọkụ.+ Samuel rịọwakwara Jehova ka o nyere ndị Izrel aka, Jehova azaakwa ya.+