1 Samuel 7:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka Samuel nọ na-achụ àjà ahụ a na-esu ọkụ, ndị Filistia rutere nso ka ha lụso ndị Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ. O mekwara ka ndị Filistia ghara ịma ihe ha ga-eme eme.+ Ndị Izrel wee merie ha.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:10 Ṅomie, p. 70 Ụlọ Nche,1/1/2011, p. 25
10 Ka Samuel nọ na-achụ àjà ahụ a na-esu ọkụ, ndị Filistia rutere nso ka ha lụso ndị Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ. O mekwara ka ndị Filistia ghara ịma ihe ha ga-eme eme.+ Ndị Izrel wee merie ha.+