1 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú a ka e si merie ndị Filistia. Ha abataghịkwa ọzọ n’ala Izrel.+ Jehova ekweghịkwa ka ndị Filistia lụso ndị Izrel agha ọzọ n’oge niile Samuel nọ ndụ.+
13 Otú a ka e si merie ndị Filistia. Ha abataghịkwa ọzọ n’ala Izrel.+ Jehova ekweghịkwa ka ndị Filistia lụso ndị Izrel agha ọzọ n’oge niile Samuel nọ ndụ.+