1 Samuel 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị Izrel napụtakwara ndị Filistia obodo niile ha naara ha, malite n’Ekrọn ruo Gat. Ha napụtakwara ala ha n’aka ndị Filistia. Ndị Izrel na ndị Amọraịt dịkwa n’udo.+
14 Ndị Izrel napụtakwara ndị Filistia obodo niile ha naara ha, malite n’Ekrọn ruo Gat. Ha napụtakwara ala ha n’aka ndị Filistia. Ndị Izrel na ndị Amọraịt dịkwa n’udo.+