1 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’afọ ọ bụla, ọ na-aga Betel,+ Gilgal,+ na Mizpa,+ na-ekpere ndị Izrel bi ebe ndị a niile ikpe.