1 Samuel 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma, ụmụ ya anaghị eme ka ya. Ha nọ na-achọ ihe ga-abara naanị ha uru,+ na-ana aka azụ,*+ na-ekpekwa ikpe arụrụala.+
3 Ma, ụmụ ya anaghị eme ka ya. Ha nọ na-achọ ihe ga-abara naanị ha uru,+ na-ana aka azụ,*+ na-ekpekwa ikpe arụrụala.+