1 Samuel 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Otu ihe ahụ ha na-eme m kemgbe m si n’Ijipt kpọpụta ha ruo taa ka ha na-emekwa gị. Ha na-ahapụ m+ gaa na-efe chi ọzọ dị iche iche.+
8 Otu ihe ahụ ha na-eme m kemgbe m si n’Ijipt kpọpụta ha ruo taa ka ha na-emekwa gị. Ha na-ahapụ m+ gaa na-efe chi ọzọ dị iche iche.+