1 Samuel 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ sịrị: “Ihe a ka eze ga na-achị unu nwere ikike ime:+ Ọ ga-akpọrọ ụmụ unu ndị nwoke,+ ha abụrụ ndị agha ga na-agba ụgbọ ịnyịnya ya,+ na-agbakwa ịnyịnya ya.+ Ụfọdụ ga na-agbakwa ọsọ n’ihu ụgbọ ịnyịnya ya.
11 Ọ sịrị: “Ihe a ka eze ga na-achị unu nwere ikike ime:+ Ọ ga-akpọrọ ụmụ unu ndị nwoke,+ ha abụrụ ndị agha ga na-agba ụgbọ ịnyịnya ya,+ na-agbakwa ịnyịnya ya.+ Ụfọdụ ga na-agbakwa ọsọ n’ihu ụgbọ ịnyịnya ya.