1 Samuel 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi agha ga na-edu otu puku otu puku ndị agha+ na ndị nke ga na-edu ndị agha iri ise iri ise.+ Ọ ga-ahọpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+
12 Ọ ga-ahọpụtakwara onwe ya ndị isi agha ga na-edu otu puku otu puku ndị agha+ na ndị nke ga na-edu ndị agha iri ise iri ise.+ Ọ ga-ahọpụtakwa ụfọdụ ka ha na-akọrọ ya ubi,+ na-ewekwara ya ihe ubi,+ na-akpụkwara ya ngwá agha na ngwá ụgbọ ịnyịnya.+