1 Samuel 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E nwere otu nwoke, onye ebo Benjamin, bara ezigbo ọgaranya. Aha ya bụ Kish,+ nwa Abayel, nwa Ziroa, nwa Bikorat, nwa Afaya, onye ebo Benjamin.+
9 E nwere otu nwoke, onye ebo Benjamin, bara ezigbo ọgaranya. Aha ya bụ Kish,+ nwa Abayel, nwa Ziroa, nwa Bikorat, nwa Afaya, onye ebo Benjamin.+