1 Samuel 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O nwere nwa nwoke aha ya bụ Sọl.+ Nwa ya a mara mma okorobịa. O nweghịkwa nwoke ọ bụla n’Izrel ka ya mma. Ọ kacha mmadụ niile ogologo. Ndị na-esote ya n’ogologo na-eru ya n’ubu.
2 O nwere nwa nwoke aha ya bụ Sọl.+ Nwa ya a mara mma okorobịa. O nweghịkwa nwoke ọ bụla n’Izrel ka ya mma. Ọ kacha mmadụ niile ogologo. Ndị na-esote ya n’ogologo na-eru ya n’ubu.