-
1 Samuel 9:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ma Sọl gwara onye na-ejere ya ozi, sị: “Ọ bụrụ na anyị agaa, gịnị ka anyị ga-enye nwoke ahụ? Achịcha agwụla n’akpa anyị. Ọ dịghị ihe anyị ga-enye onye nke ezi Chineke. Gịnị ka anyị ji anyị ga-enye ya?”
-