1 Samuel 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye ahụ na-ejere Sọl ozi gwaziri ya, sị: “M ji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke shekel* ọlaọcha. M ga-enyekwa ya onye nke ezi Chineke. Ọ ga-agwakwa anyị ihe anyị ga-eme.”
8 Onye ahụ na-ejere Sọl ozi gwaziri ya, sị: “M ji otu ụzọ n’ụzọ anọ nke shekel* ọlaọcha. M ga-enyekwa ya onye nke ezi Chineke. Ọ ga-agwakwa anyị ihe anyị ga-eme.”