1 Samuel 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụ agbọghọ ahụ asị ha: “Ọ nọ ya. Ebe ọ nọ ka dị n’ihu. Gawanụ ngwa ngwa. Ọ bịara n’obodo a taa, n’ihi na e nwere àjà a ga-achụ+ maka ndị Izrel taa n’ebe dị elu+ a na-anọ efe Chineke.
12 Ụmụ agbọghọ ahụ asị ha: “Ọ nọ ya. Ebe ọ nọ ka dị n’ihu. Gawanụ ngwa ngwa. Ọ bịara n’obodo a taa, n’ihi na e nwere àjà a ga-achụ+ maka ndị Izrel taa n’ebe dị elu+ a na-anọ efe Chineke.