-
1 Samuel 9:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Ozugbo unu banyere n’obodo, unu ga-ahụ ya. Gawanụ ngwa ngwa tupu ya agbagoo iri ihe n’ebe ahụ dị elu. Ndị mmadụ agaghị eri ihe ruo mgbe ọ bịara, n’ihi na ọ bụ ya ga-agọzi anụ e ji chụọ àjà. Ya gọzichaa ya, ndị a kpọrọ òkù ga-eriwezi ihe. Gawanụ ugbu a. Unu ga-ahụ ya.”
-