1 Samuel 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ụdị oge a echi, m ga-ezitere gị otu nwoke si n’ala Benjamin.+ Tee ya mmanụ ka ọ bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+ Ọ ga-anapụtakwa ndị m n’aka ndị Filistia. N’ihi na ahụla m ahụ́ a na-emekpa ndị m. Anụkwala m ákwá ha na-ebe.”+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:16 Ụlọ Nche,4/15/2015, p. 6
16 “Ụdị oge a echi, m ga-ezitere gị otu nwoke si n’ala Benjamin.+ Tee ya mmanụ ka ọ bụrụ onye ndú ndị m Izrel.+ Ọ ga-anapụtakwa ndị m n’aka ndị Filistia. N’ihi na ahụla m ahụ́ a na-emekpa ndị m. Anụkwala m ákwá ha na-ebe.”+