1 Samuel 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe Samuel hụrụ Sọl, Jehova sịrị ya: “Onye a bụ nwoke ahụ m gwara gị maka ya, sị, ‘Ọ bụ onye a ga-achị ndị m.’”+
17 Mgbe Samuel hụrụ Sọl, Jehova sịrị ya: “Onye a bụ nwoke ahụ m gwara gị maka ya, sị, ‘Ọ bụ onye a ga-achị ndị m.’”+