1 Samuel 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Samuel asị Sọl: “Ọ bụ m bụ onye ọhụ ụzọ ahụ. Buru m ụzọ gbagowe n’ebe dị elu, mụ na gị ga-eri nri taa.+ M ga-ahapụkwa gị n’ụtụtụ ka ị lawa. M ga-agwakwa gị ihe niile ị chọrọ ịma.*
19 Samuel asị Sọl: “Ọ bụ m bụ onye ọhụ ụzọ ahụ. Buru m ụzọ gbagowe n’ebe dị elu, mụ na gị ga-eri nri taa.+ M ga-ahapụkwa gị n’ụtụtụ ka ị lawa. M ga-agwakwa gị ihe niile ị chọrọ ịma.*