1 Samuel 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Sọl asị ya: “Abụ m onye ebo Benjamin. Ebo anyị kacha nta n’ebo niile n’Izrel.+ E nweghịkwa ihe ezinụlọ anyị bụ ma a bịa n’ezinụlọ niile dị n’ebo Benjamin. Gịnịzi mere i ji gwa m ihe a ị gwara m?”
21 Sọl asị ya: “Abụ m onye ebo Benjamin. Ebo anyị kacha nta n’ebo niile n’Izrel.+ E nweghịkwa ihe ezinụlọ anyị bụ ma a bịa n’ezinụlọ niile dị n’ebo Benjamin. Gịnịzi mere i ji gwa m ihe a ị gwara m?”