-
1 Samuel 9:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Onye ahụ na-esi nri wee bupụtara Sọl ụkwụ anụ nke anụ e ji chụọ àjà. Samuel asị Sọl: “E butarala gị anụ e dowere iche. Rie ya, n’ihi na e doweere gị ya ka i rie n’oriri a. Agwara m ha na e nwere ndị m kpọrọ òkù.” Sọl na Samuel wee rikọọ ihe n’ụbọchị ahụ.
-