-
1 Samuel 9:26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 N’echi ya, ha tetara n’isi ụtụtụ, Samuel agwa Sọl n’elu ụlọ, sị: “Jikere ka m dupụ gị.” Sọl wee jikere, ya na Samuel apụwa.