1 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Samuel wee were karama mmanụ wụọ Sọl mmanụ n’isi.+ O susukwara ya ọnụ,* sị ya: “N’eziokwu, Jehova eteela gị mmanụ ka ọ bụrụ gị ga na-edu+ ndị ya.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Ṅomie, p. 73 Ụlọ Nche,1/1/2011, p. 27
10 Samuel wee were karama mmanụ wụọ Sọl mmanụ n’isi.+ O susukwara ya ọnụ,* sị ya: “N’eziokwu, Jehova eteela gị mmanụ ka ọ bụrụ gị ga na-edu+ ndị ya.+