1 Samuel 10:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Hapụ ha gawa. Ị garuo ebe nnukwu osisi dị na Tebọ, ị ga-ahụ ụmụ nwoke atọ na-aga Betel ife ezi Chineke.+ Otu kpụ ewu atọ, ọzọ ji achịcha atọ, ọzọ bu nnukwu ite mmanya.
3 Hapụ ha gawa. Ị garuo ebe nnukwu osisi dị na Tebọ, ị ga-ahụ ụmụ nwoke atọ na-aga Betel ife ezi Chineke.+ Otu kpụ ewu atọ, ọzọ ji achịcha atọ, ọzọ bu nnukwu ite mmanya.