1 Samuel 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mmụọ Jehova ga-enye gị ike,+ gị esoro ha buwe amụma. Ọ ga-adịkwa ka ị̀ gbanwere bụrụ onye ọzọ.+