1 Samuel 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Buru m ụzọ gaa Gilgal.+ M ga-abịakwutekwa gị ebe ahụ ka m chụọ àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Ị ga-eche m ụbọchị asaa, tupu mụ abịakwute gị. M rute, m ga-agwa gị ihe ị ga-eme.”
8 Buru m ụzọ gaa Gilgal.+ M ga-abịakwutekwa gị ebe ahụ ka m chụọ àjà a na-esu ọkụ na àjà udo. Ị ga-eche m ụbọchị asaa, tupu mụ abịakwute gị. M rute, m ga-agwa gị ihe ị ga-eme.”