1 Samuel 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Sọl na onye na-ejere ya ozi wee si ebe ahụ gaa n’ugwu, ndị amụma abịa zute ya. Ozugbo ahụ, mmụọ Chineke nyere ya ike,+ ya esoro ha buwe amụma.+
10 Sọl na onye na-ejere ya ozi wee si ebe ahụ gaa n’ugwu, ndị amụma abịa zute ya. Ozugbo ahụ, mmụọ Chineke nyere ya ike,+ ya esoro ha buwe amụma.+