1 Samuel 10:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ọ gwakwara ebo Benjamin ka ha bịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ha abịa, Chineke ahọrọ ezinụlọ Mata. N’ikpeazụ, Chineke họọrọ Sọl nwa Kish.+ Ma, mgbe ha chọwara ya, ha ahụghị ya.
21 Ọ gwakwara ebo Benjamin ka ha bịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ha abịa, Chineke ahọrọ ezinụlọ Mata. N’ikpeazụ, Chineke họọrọ Sọl nwa Kish.+ Ma, mgbe ha chọwara ya, ha ahụghị ya.