1 Samuel 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi ya, ha jụrụ Jehova, sị:+ “Nwoke ahụ ò rutela ebe a?” Jehova asị ha: “Leenụ ya ebe ọ gara zoo n’ebe ahụ ngwongwo juru.”
22 N’ihi ya, ha jụrụ Jehova, sị:+ “Nwoke ahụ ò rutela ebe a?” Jehova asị ha: “Leenụ ya ebe ọ gara zoo n’ebe ahụ ngwongwo juru.”