1 Samuel 10:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha wee jiri ọsọ gaa kpọpụta ya ebe ahụ. Mgbe o guzooro n’etiti ndị Izrel, ọ kacha mmadụ niile ogologo. Ndị na-esote ya n’ogologo na-eru ya n’ubu.+
23 Ha wee jiri ọsọ gaa kpọpụta ya ebe ahụ. Mgbe o guzooro n’etiti ndị Izrel, ọ kacha mmadụ niile ogologo. Ndị na-esote ya n’ogologo na-eru ya n’ubu.+