1 Samuel 10:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Samuel wee gwa ndị Izrel niile, sị: “Lekwanụ onye Jehova họọrọ.+ O nweghị onye dị ka ya n’ime mmadụ niile.” Mmadụ niile wee malite iti mkpu, sị: “Eze, ị ga-adị ogologo ndụ!”
24 Samuel wee gwa ndị Izrel niile, sị: “Lekwanụ onye Jehova họọrọ.+ O nweghị onye dị ka ya n’ime mmadụ niile.” Mmadụ niile wee malite iti mkpu, sị: “Eze, ị ga-adị ogologo ndụ!”