1 Samuel 10:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Samuel gwaziri ndị Izrel ihe ruuru eze,+ deekwa ya n’akwụkwọ ma dowe ya n’ụlọikwuu Jehova. Ọ gwakwara ndị Izrel niile ka ha lawa, onye ọ bụla n’ime ha alawa n’ụlọ ya.
25 Samuel gwaziri ndị Izrel ihe ruuru eze,+ deekwa ya n’akwụkwọ ma dowe ya n’ụlọikwuu Jehova. Ọ gwakwara ndị Izrel niile ka ha lawa, onye ọ bụla n’ime ha alawa n’ụlọ ya.