1 Samuel 10:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma ụmụ nwoke ndị na-abaghị uru ọ bụla sịrị: “Olee otú onye a ga-esi zọpụta anyị?”+ Ha ledara ya anya. Ha ewetaghịkwaara ya onyinye ọ bụla.+ Ma ọ gbachiri ha nkịtị.
27 Ma ụmụ nwoke ndị na-abaghị uru ọ bụla sịrị: “Olee otú onye a ga-esi zọpụta anyị?”+ Ha ledara ya anya. Ha ewetaghịkwaara ya onyinye ọ bụla.+ Ma ọ gbachiri ha nkịtị.