1 Samuel 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nehash onye Amọn+ wee kpọrọ ndị agha ya gaa maa ụlọikwuu ka ọ lụso obodo Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile asị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”
11 Nehash onye Amọn+ wee kpọrọ ndị agha ya gaa maa ụlọikwuu ka ọ lụso obodo Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile asị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”