-
1 Samuel 11:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 Ma, Sọl si n’ubi chịrị ìgwè ehi ya na-alọta, jụwa, sị: “Gịnị na-eme ndị a? Gịnị mere ha ji na-ebe ákwá?” Ha wee kọọrọ ya ihe niile ndị Jebesh kwuru.
-