1 Samuel 11:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’echi ya, tupu chi abọọ,* Sọl kere ndị Izrel ụzọ atọ, ha abanye n’etiti ebe ndị Amọn mara ụlọikwuu na-egbu ha+ ruo mgbe anwụ chasiwere ike. Ndị ha na-egbughị gbasasịrị ebe dị iche iche, nke na o nweghị mmadụ abụọ nọ otu ebe.
11 N’echi ya, tupu chi abọọ,* Sọl kere ndị Izrel ụzọ atọ, ha abanye n’etiti ebe ndị Amọn mara ụlọikwuu na-egbu ha+ ruo mgbe anwụ chasiwere ike. Ndị ha na-egbughị gbasasịrị ebe dị iche iche, nke na o nweghị mmadụ abụọ nọ otu ebe.