1 Samuel 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E mechaa, Samuel gwara ndị Izrel, sị: “Bịanụ ka anyị gaa Gilgal+ mee ka o doo anya na Sọl abụrụla eze.”+
14 E mechaa, Samuel gwara ndị Izrel, sị: “Bịanụ ka anyị gaa Gilgal+ mee ka o doo anya na Sọl abụrụla eze.”+